Taitọs 2:9 IGBOB

9 Nāriọ ndi-orù ka ha nēdo onwe-ha n'okpuru ndi-nwe-ha, ka ha buru ndi nēme ihe gātọ ha ezi utọ n'ihe nile; ghara ikwu okwu imegide ha;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Taitọs 2

Echiche Taitọs 2:9 na onodu