1. Ndi-Eze 1:17 IGBOB

17 Ọ si ya, Onye-nwem, gi onwe-gi were Jehova, bú Chineke-gi, ṅuara orù-gi nwayi iyi, si, N'ezie Solomon nwa-gi gābu eze mb͕e m'nwusiri, ya onwe-ya gānọkwasi kwa n'oche-ezem.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 1

Echiche 1. Ndi-Eze 1:17 na onodu