1. Ndi-Eze 1:41 IGBOB

41 Adonaija na ndi nile akpọrọ, bú ndi ya na ha nọ, we nu ya mb͕e ha onwe-ha risiri ihe. Joab we nu olu opì-ike ahu, si, Gini mere olu a nke obodo nāb͕a aghara?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 1

Echiche 1. Ndi-Eze 1:41 na onodu