1. Ndi-Eze 1:5 IGBOB

5 Ma Adonaija nwa Hagit nēweli onwe-ya elu, si, Mu onwem gābu eze: o we doziere onwe-ya ub͕ọ-ala, na ndi-inyinya, na ọgu ndikom abua na iri ndi nāb͕a ọsọ n'iru ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 1

Echiche 1. Ndi-Eze 1:5 na onodu