1. Ndi-Eze 10:15 IGBOB

15 nāgughi ihe ndikom ndi nējeghari izu ahia wetara, na ọzuzu-ahia nke ndi nāzu ahia, na ọla-edo nke eze nile nke ndi gwara ọgwa, na ọla-edo nke ndi nāchi ala.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 10

Echiche 1. Ndi-Eze 10:15 na onodu