1. Ndi-Eze 10:5 IGBOB

5 na ihe-oriri nke table-ya, na nnọdu nke ndi-orù-ya, na nguzo nke ndi nējere ya ozi, na uwe-ha, na ndi-obu-ihe-ọṅuṅu-ya, na àjà-nsure-ọku-ya nke ọ nēsure n'ulo Jehova; mọ adighi kwa nime ya ọzọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 10

Echiche 1. Ndi-Eze 10:5 na onodu