1. Ndi-Eze 10:9 IGBOB

9 Ka Jehova, bú Chineke-gi, buru onye agọziri agọzi, Onye ihe-gi tọrọ Ya utọ, itiyekwasi gi n'oche-eze Israel: ọ bu n'ihi na Jehova huru Israel n'anya rue mb͕e ebighi-ebi ka O doro gi eze, ime ihe ekpere n'ikpe na ezi omume.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 10

Echiche 1. Ndi-Eze 10:9 na onodu