1. Ndi-Eze 12:10 IGBOB

10 Umu-okorọbia ndi ya na ha tokọzuru okè we gwa ya okwu, si, Otú a ka i gāsi ndi nka, ndi gwara gi okwu, si, Nna-gi mere yoke-ayi ka ọ di arọ́, ma gi onwe-gi me ka ọ di ayi nfe kari; otú a ka i gāgwa ha, si, Nkpisi-aka nke-ntà nkem di okpotokpo kari úkwù nnam.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 12

Echiche 1. Ndi-Eze 12:10 na onodu