1. Ndi-Eze 12:21 IGBOB

21 Rehoboam we biarue Jerusalem, kpọkọta ulo Juda nile, na ebo Benjamin, orú nnù ndikom orú uzọ na abua na nnù iri, bú ndi arọputara arọputa, ndi nēbu agha, ibuso ulo Israel agha, iweghachiri Rehoboam nwa Solomon ala-eze.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 12

Echiche 1. Ndi-Eze 12:21 na onodu