1. Ndi-Eze 12:7 IGBOB

7 Ha we gwa ya okwu, si, Ọ buru na i ghọrọ ndi nka orù ta, we fè ha òfùfè, za ha, gwa ha okwu di nma, ha gāghọ-kwa-ra gi orù ubọchi nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 12

Echiche 1. Ndi-Eze 12:7 na onodu