1. Ndi-Eze 13:32 IGBOB

32 N'ihi na okwu ahu aghaghi irè, bú nke ọ kpọrọ òkù n'okwu Jehova megide ebe-ichu-àjà nke di na Bet-el, megide kwa ulo nile nke ebe di elu nke di n'obodo nile nke Sameria.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 13

Echiche 1. Ndi-Eze 13:32 na onodu