1. Ndi-Eze 14:3 IGBOB

3 Chiri kwa n'aka-gi ob͕e achicha iri, na achicha ntà, na karama manu-aṅu, jekuru ya: onye ahu gēgosi gi ihe gēme nwa-okoro.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 14

Echiche 1. Ndi-Eze 14:3 na onodu