1. Ndi-Eze 14:9 IGBOB

9 ma i mewo ihe ọjọ kari ndi nile buru gi uzọ, i we je mere onwe-gi chi ọzọ di iche iche, na arusi a kpuru akpu, ikpasum iwe, i we tufuem n'azu gi:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 14

Echiche 1. Ndi-Eze 14:9 na onodu