1. Ndi-Eze 15:23 IGBOB

23 Ma okwu Esa nile nke fọduru, na idi-ike-ya nile, na ihe nile o mere, na obodo nile o wuru, èdeghi ihe ahu n'akwukwọ ihe emere n'ubọchi nke ndi-eze Juda? Nání na ọ riara ọria n'ukwu-ya abua na mb͕e agadi-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 15

Echiche 1. Ndi-Eze 15:23 na onodu