1. Ndi-Eze 15:7 IGBOB

7 Ma okwu Abaijam nile nke fọduru, na ihe nile o mere, èdeghi ihe ahu n'akwukwọ ihe emere n'ubọchi nke ndi-eze Juda? Ma agha di n'etiti Abaijam na Jeroboam.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 15

Echiche 1. Ndi-Eze 15:7 na onodu