1. Ndi-Eze 16:16 IGBOB

16 Ndi nọ n'ọmuma-ulo-ikwū we nu, si, Zimri ekekọtawo madu, ọzọ kwa, o tib͕uwo eze: Israel nile we me Ọmri, bú onye-isi usu-ndi-agha, ka ọ buru eze Israel n'ubọchi ahu n'ọmuma-ulo-ikwū.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 16

Echiche 1. Ndi-Eze 16:16 na onodu