29 Ma n'arọ nke-orú-na-iri-na-asatọ nke Esa, bú eze Juda, ka Ehab, bú nwa Ọmri, malitere ibu eze Israel: Ehab nwa Ọmri we buru eze Israel nime Sameria orú arọ na abua.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 16
Echiche 1. Ndi-Eze 16:29 na onodu