1. Ndi-Eze 16:9 IGBOB

9 Orù-ya Zimri, bú onye-isi nkera ub͕ọ-ala-ya, we kekọta madu imegide ya: ma ya onwe-ya nọ na Tiaza, nāṅu manya nāṅubiga ya okè n'ulo Aza, onye bu onye-isi ulo-ya na Tiaza:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 16

Echiche 1. Ndi-Eze 16:9 na onodu