21 O setia onwe-ya n'aru nwata ahu ub͕ò atọ, kpọkue Jehova, si, Biko, Jehova, bú Chinekem, ka nkpuru-obi nwata nka biaghachi nime ya.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 17
Echiche 1. Ndi-Eze 17:21 na onodu