24 Nwayi ahu we si Elaija, Ub͕u a amawom nka na onye nke Chineke ka i bu, na okwu Jehova bu kwa ezi-okwu n'ọnu-gi.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 17
Echiche 1. Ndi-Eze 17:24 na onodu