1. Ndi-Eze 18:25 IGBOB

25 Elaija we si ndi-amuma Beal, Rọputaranu onwe-unu otù oke-ehi, buru uzọ dozie ya; n'ihi na unu onwe-unu di ọtutu; kpọku-kwa-nu aha chi-unu, ma unu etiyela ọku.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 18

Echiche 1. Ndi-Eze 18:25 na onodu