1. Ndi-Eze 18:29 IGBOB

29 O rue, mb͕e etiti-ehihie gasiri, na ha nēbu amuma rue mb͕e nsure onyinye-inata-iru-ọma; ma ọ dighi olu di, ọ dighi kwa onye nāza, ọ dighi kwa ọṅuṅa-nti di.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 18

Echiche 1. Ndi-Eze 18:29 na onodu