1. Ndi-Eze 18:39 IGBOB

39 Ndi Israel nile we hu ya, da kpue iru-ha n'ala, si, Jehova, Ya onwe-ya bu Chineke; Jehova, Ya onwe-ya bu Chineke.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 18

Echiche 1. Ndi-Eze 18:39 na onodu