1. Ndi-Eze 19:10 IGBOB

10 Ọ si, Ekwoworom Jehova, bú Chineke nke usu nile nke ndi-agha, ekworo nke-uku; n'ihi na umu Israel arapuwo ọb͕ub͕a-ndu-Gi, tipia ebe-ichu-àjà-Gi nile, were mma-agha b͕ue ndi-amuma-Gi: ọ fọduru mu onwem, náním; ha nāchọ kwa ndum, iwepu ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 19

Echiche 1. Ndi-Eze 19:10 na onodu