16 i gēte kwa Jihu, bú nwa Nimshi, manu ibu eze Israel: i gēte kwa Elaisha, bú nwa Shefat, nke Ebel-mehola, ibu onye-amuma n'ọnọdu gi.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 19
Echiche 1. Ndi-Eze 19:16 na onodu