6 O we legide anya, ma, le, ob͕e achicha, nke esiri n'elu nkume di ọku, na ite miri di n'akuku isi-ya. O rie, ṅu kwa, dina kwa ọzọ.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 19
Echiche 1. Ndi-Eze 19:6 na onodu