37 O we chọta nwoke ọzọ, si, Biko, tiem ihe. Nwoke ahu we tie ya ihe, nēti ya nēb͕u kwa ya mma.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 20
Echiche 1. Ndi-Eze 20:37 na onodu