1. Ndi-Eze 21:2 IGBOB

2 Ehab we gwa Nebot okwu, si, Nyem ubi-vine-gi, ka o we burum ubi ab͕ara ogige ebe anāku akwukwọ nri, n'ihi na nke ahu di nso n'akuku ulom; ka m'nye kwa gi ubi-vine di nma kari ya n'ọnọdu ya: ma ọ buru na ọ di nma n'anya-gi, ka m'nye gi ego ruru ọnu-ahia-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 21

Echiche 1. Ndi-Eze 21:2 na onodu