27 O rue, mb͕e Ehab nuru okwu ndia, na ọ dọwara uwe-ya nile, tukwasi ákwà-nkpe n'anu-aru-ya, bue ọnu, dina n'ákwà-nkpe, jegharia nwayọ.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 21
Echiche 1. Ndi-Eze 21:27 na onodu