1. Ndi-Eze 22:11 IGBOB

11 Zedekaia nwa Keneana we mere onwe-ya mpi ígwè, si, Otú a ka Jehova siri, Ndia ka i gēji sọ Siria, rue mb͕e agēme ka ha gwusia.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 22

Echiche 1. Ndi-Eze 22:11 na onodu