1. Ndi-Eze 22:13 IGBOB

13 Ma onye-ozi ahu nke jere ikpọ Maikaia gwara ya okwu, si, Biko, le, okwu nile nke ndi-amuma, dika otù ọnu, nēkwuru eze ezi ihe: biko, ka okwu-gi di ka okwu otù onye nime ha, gi kwu kwa ezi ihe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 22

Echiche 1. Ndi-Eze 22:13 na onodu