16 Eze we si ya, Ùb͕ò ole ka mu onwem ganāb͕a gi iyi ka i ghara igwam ihe ọ bula ma-ọbughi ezi-okwu n'aha Jehova?
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 22
Echiche 1. Ndi-Eze 22:16 na onodu