19 Ọ si, N'ihi nka nuru okwu Jehova: ahurum Jehova ka Ọ nānọkwasi n'oche-eze-Ya, na usu-ndi-agha nke elu-igwe nile ka ha nēguzo n'akuku Ya n'aka-nri-Ya na n'aka-ekpe-Ya.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 22
Echiche 1. Ndi-Eze 22:19 na onodu