1. Ndi-Eze 22:52 IGBOB

52 O me ihe jọrọ njọ n'anya Jehova, je kwa ije n'uzọ nna-ya, na n'uzọ nne-ya, na n'uzọ Jeroboam nwa Nebat, nke o ji me ka Israel mehie.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 22

Echiche 1. Ndi-Eze 22:52 na onodu