1. Ndi-Eze 3:17 IGBOB

17 Otù nwayi we si, Biko, onye-nwem, Mu onwem na nwayi a nēbi n'otù ulo; m'we mua nwa mb͕e mu na ya nọ n'ulo.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 3

Echiche 1. Ndi-Eze 3:17 na onodu