1. Ndi-Eze 3:20 IGBOB

20 O we bilie n'etiti abali, kupu nwam n'akukum, ma orù-gi nwayi nāraru ura, o we dọba ya n'obi-ya, ma nwa-ya nke nwuru anwu ka ọ dọbara n'obim.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 3

Echiche 1. Ndi-Eze 3:20 na onodu