12 Beana nwa Ahailud, nime Teanak na Megido, na Bet-shean nile nke di n'akuku Zaretan, n'okpuru Jezreel, site na Bet-shean rue Ebel-mehola, rue ofè Jọkmeam:
13 Ben-geba, nime Remot-gilead; ya nwere Havot nke Jaia nwa Manase, nke di na Gilead; ya nwere akuku Agob, nke di na Beshan, ọgu obodo uku atọ nke nwere mb͕idi na nkpọrọ ọla:
14 Ahinadab nwa Ido, nime Mahanaim:
15 Ahimaaz, nime Naftali; onye ahu lu-kwa-ra Basemat nwa Solomon na nwunye:
16 Beana nwa Hushai, n'Asha na Bealot:
17 Jehoshafat nwa Parua, n'Isaka:
18 Shimai nwa Ila, nime Benjamin: