1. Ndi-Eze 4:31 IGBOB

31 Ọ we mara ihe kari madu nile; kari Itan onye-Ezrahait, na Himan, na Kalkol, na Dada, bú umu-ndikom Mahol: aha-ya we di na mba nile b͕ara ha buruburu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 4

Echiche 1. Ndi-Eze 4:31 na onodu