1. Ndi-Eze 5:1 IGBOB

1 Hairam, bú eze Taia, we zìe ndi-orù-ya jekuru Solomon: n'ihi na ọ nuru na ya ka ha tere manu ibu eze n'ọnọdu nna-ya: n'ihi na onye nāhu Devid n'anya ubọchi nile ka Hairam bu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 5

Echiche 1. Ndi-Eze 5:1 na onodu