1. Ndi-Eze 5:6 IGBOB

6 Ma ub͕u a nye iwu ka ha b͕utuerem osisi cedar site na Lebanon; ndi-orùm gēso kwa ndi-orù-gi; m'gēnye kwa gi ugwọ-ọlu ndi-orù-gi dika ihe nile si di nke i gāsim: n'ihi na gi onwe-gi amawo na ọ dighi nwoke n'etiti ayi mara ib͕utu osisi dika ndi Zaidon.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 5

Echiche 1. Ndi-Eze 5:6 na onodu