1. Ndi-Eze 6:15 IGBOB

15 O were ibo osisi cedar wue mb͕idi ulo ahu nime; site n'ala ulo rue mb͕idi nke okpukpu, o were osisi machita ha nime: o were ibo osisi fir machita ala ulo.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 6

Echiche 1. Ndi-Eze 6:15 na onodu