1. Ndi-Eze 6:27 IGBOB

27 O we tiye cherubim n'etiti ime-ulo: ha we b͕asa nkù cherubim ahu, nkù nke otù we metu mb͕idi, nkù cherub nke-ọzọ nēmetu kwa mb͕idi nke-ọzọ; nkù-ha nēmeturita onwe-ha, nkù na nkù, n'etiti ulo ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 6

Echiche 1. Ndi-Eze 6:27 na onodu