8 Ọnu-uzọ nke ulo ntà nke akuku nke-etiti di n'akuku aka-nri nke ulo ahu: ha we si n'uzọ-nrigo nke nāga buruburu nārigo n'ulo ntà nke-etiti, si kwa na nke-etiti je rue nke-atọ.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 6
Echiche 1. Ndi-Eze 6:8 na onodu