1. Ndi-Eze 7:12 IGBOB

12 Ogige uku nke di buruburu nwe-kwa-ra akuku atọ nke nkume awara awa, na otù ariri nke osisi cedar awara awa; ọbuná dika ogige ime-ime ulo Jehova si enwe, na dika uzọ-nbata ulo si enwe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 7

Echiche 1. Ndi-Eze 7:12 na onodu