1. Ndi-Eze 7:2 IGBOB

2 O we wue ulo oké ọhia Lebanon; ọgu cubit ise ka ogologo-ya di, ọgu cubit abua na iri ka obosara-ya di kwa, orú cubit na iri ka idi-elu-ya di, ọ di n'elu akuku anọ nke ogidi osisi cedar, osisi cedar awara awa di kwa n'elu ogidi ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 7

Echiche 1. Ndi-Eze 7:2 na onodu