1. Ndi-Eze 7:21 IGBOB

21 O guzo ogidi abua ahu n'uzọ-nbata nke ulo uku Chineke: o guzo ogidi aka-nri, kpọ aha-ya Jakin: o guzo ogidi aka-ekpe, kpọ aha-ya Boaz.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 7

Echiche 1. Ndi-Eze 7:21 na onodu