35 Mb͕e eb͕ochiri elu-igwe, mb͕e miri-ozuzo nādighi kwa, n'ihi na ha nēmehie megide Gi; ọ buru na ha ekpe ekpere n'ebe a, kwuputa aha-Gi, si na nmehie-ha laghachi, n'ihi na I nēweda ha n'ala:
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 8
Echiche 1. Ndi-Eze 8:35 na onodu