4 Ha we bugota ib͕e Jehova, na ulo-ikwū nzute, na ihe nsọ nile nke di n'Ulo-ikwū ahu; ndi-nchu-àjà na ndi Livai we bugota ha.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 8
Echiche 1. Ndi-Eze 8:4 na onodu