41 Ọzọ kwa, ihe bayere onye ala ọzọ, nke ọ bughi na ndi-Gi, bú Israel, ka o sitere, ma o siwo n'ala di anya bia n'ihi aha-Gi;
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 8
Echiche 1. Ndi-Eze 8:41 na onodu