1. Ndi-Eze 8:50 IGBOB

50 Gi b͕aghara kwa ndi-Gi ndi mehieworo megide Gi, na njehie-ha nile nke ha jehieworo megide Gi; Gi nye kwa ha ka enwe obi-ebere n'aru ha n'iru ndi nādọta ha n'agha, ka ha we nwe obi-ebere n'aru ha:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 8

Echiche 1. Ndi-Eze 8:50 na onodu